News

Igbo ji ogiri esi nri dị iche iche dịka ofe, ịgwọ ji, ịgwọ ede, ịgwọ abacha na ihe ndị ọzọ. Ya bụ ogiri na-esi isi nke uwkuu, mana e tinye ya n'ofe ọ na-ewepụta ụtọ ...
O ruola afọ iri ise a lụchara agha Biafra, mana e nwere ọtụtụ ihe ha ji mere nri oge ahụ bụ ihe ndị a ka na-eri ugbua, kama etu e ji eri ya ka mma ugbua.